1 Samuel 31:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Filistia wee chụsie Sọl na ụmụ ya ọsọ ike; n’ikpeazụ, ndị Filistia gburu Jọnatan+ na Abinadab+ na Malkaị-shua,+ ụmụ Sọl. 1 Ihe E Mere 9:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma Nee+ mụrụ Kish;+ Kish amụọ Sọl;+ Sọl amụọ Jọnatan+ na Malkaị-shua+ na Abinadab+ na Eshbel.+
2 Ndị Filistia wee chụsie Sọl na ụmụ ya ọsọ ike; n’ikpeazụ, ndị Filistia gburu Jọnatan+ na Abinadab+ na Malkaị-shua,+ ụmụ Sọl.