2 O nwere otu nwa nwoke aha ya bụ Sọl,+ bụ́ nwa okorobịa mara mma, ọ dịghịkwa nwoke ọ bụla n’etiti ụmụ Izrel ka ya mma; site n’ubu ya gbagoo, o toro ogologo karịa mmadụ niile.+
11 O wee ruo na mgbe ndị niile mabu ya hụrụ ya, lee! o so ndị amụma na-ebu amụma. Ndị ahụ wee gwa ibe ha, sị: “Gịnị bụ ihe a na-eme nwa Kish? Sọl ò sokwu ná ndị amụma?”+
47 Sọl wee malite ịchị Izrel,+ na-ebuso ndị iro ya niile agha gbaa gburugburu, Moab+ na ụmụ Amọn+ na Idọm+ na ndị eze Zoba+ nakwa ndị Filistia;+ ebe ọ bụla o chere ihu, ya alaa ha n’iyi.+
23 n’ihi na nnupụisi+ na mmehie nke ịgba afa+ bụ otu ihe, iji mpako na-ebute ụzọ n’ihe na iji ike anwansi na terafim eme ihe bụ otu ihe.+ Ebe ọ bụ na ị jụwo okwu Jehova,+ ya onwe ya ajụwo gị ka ị ghara ịbụkwa eze.”+