Abụ Ọma 84:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na otu ụbọchị n’ogige gị dị mma karịa otu puku ụbọchị n’ebe ọzọ.+Ahọrọwo m iguzo n’ọnụ ụzọ ụlọ Chineke m+Karịa ịgagharị n’ụlọikwuu ajọ omume.+
10 N’ihi na otu ụbọchị n’ogige gị dị mma karịa otu puku ụbọchị n’ebe ọzọ.+Ahọrọwo m iguzo n’ọnụ ụzọ ụlọ Chineke m+Karịa ịgagharị n’ụlọikwuu ajọ omume.+