1 Samuel 31:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe onye na-eburu ya ihe agha hụrụ na Sọl anwụwo,+ ya onwe ya kwa dakwasịrị ná mma agha nke ya wee soro ya nwụọ.+
5 Mgbe onye na-eburu ya ihe agha hụrụ na Sọl anwụwo,+ ya onwe ya kwa dakwasịrị ná mma agha nke ya wee soro ya nwụọ.+