1 Ndị Eze 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Benaya+ nwa Jehoyada bụ onyeisi ndị agha,+ Zedọk na Abayata+ bụkwa ndị nchụàjà; 1 Ihe E Mere 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onyeisi ìgwè nke atọ nke na-eje ozi, nke nwe ọnwa nke atọ, bụ Benaya+ nwa Jehoyada+ onyeisi nchụàjà. E nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.
5 Onyeisi ìgwè nke atọ nke na-eje ozi, nke nwe ọnwa nke atọ, bụ Benaya+ nwa Jehoyada+ onyeisi nchụàjà. E nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.