1 Samuel 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Osisi ube ya dị ka okporo osisi nke ndị na-ekwe ákwà,+ ọnụ ube ya dị narị shekel ígwè isii; onye bu ọta ukwu ya na-agakwa n’ihu ya.
7 Osisi ube ya dị ka okporo osisi nke ndị na-ekwe ákwà,+ ọnụ ube ya dị narị shekel ígwè isii; onye bu ọta ukwu ya na-agakwa n’ihu ya.