23 Ọ bụkwa ya gburu onye Ijipt, bụ́ nwoke gbara ajọ dimkpa, nke dị kubit ise.+ Nwoke Ijipt ahụ ji ube+ nke yiri okporo osisi ndị na-ekwe ákwà; n’agbanyeghị nke ahụ, o ji mkpara gbadakwuru ya wee napụta onye Ijipt ahụ ube ahụ o ji ma were ya gbuo ya.+