1 Samuel 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka Jehova kpee ikpe n’etiti mụ na gị;+ Jehova ga-abọrọ m ọbọ+ n’ahụ́ gị, ma aka m agaghị emetụ gị.+
12 Ka Jehova kpee ikpe n’etiti mụ na gị;+ Jehova ga-abọrọ m ọbọ+ n’ahụ́ gị, ma aka m agaghị emetụ gị.+