Ndị Ikpe 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị isi ise+ nke ndị Filistia,+ na ndị Kenan niile,+ ọbụna ndị Saịdọn+ na ndị Haịvaịt+ ndị bi n’Ugwu Lebanọn,+ malite n’Ugwu Bel-hemọn+ ruo n’ebe e si abanye Hemat.+
3 Ndị isi ise+ nke ndị Filistia,+ na ndị Kenan niile,+ ọbụna ndị Saịdọn+ na ndị Haịvaịt+ ndị bi n’Ugwu Lebanọn,+ malite n’Ugwu Bel-hemọn+ ruo n’ebe e si abanye Hemat.+