1 Ihe E Mere 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Benjamin+ mụrụ Bila+ bụ́ ọkpara ya, Ashbel+ nwa ya nke abụọ na Ahara+ nwa ya nke atọ, 1 Ihe E Mere 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ha na-eji ụta, ha na-eji ma aka nri ma aka ekpe+ agbapụ nkume+ ma ọ bụ agbapụ akụ́+ n’ụta ha.+ Ha bụ ụmụnne Sọl, ndị ebo Benjamin.
2 ha na-eji ụta, ha na-eji ma aka nri ma aka ekpe+ agbapụ nkume+ ma ọ bụ agbapụ akụ́+ n’ụta ha.+ Ha bụ ụmụnne Sọl, ndị ebo Benjamin.