Jenesis 35:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ihe si na ya pụta bụ na ka ndụ*+ ya pụwara (n’ihi na ọ nwụrụ),+ ọ gụrụ ya Ben-onaị; ma nna ya gụrụ ya Benjamin.+ Jenesis 43:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile mee ka nwoke ahụ nweere unu ọmịiko,+ ka o wee tọhapụrụ unu nwanne unu nke ọzọ nakwa Benjamin. Ma, ọ bụrụ na a ga-agbawa m aka ụmụ, mụ agbaranụ aka ụmụ!”+ Jenesis 49:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Benjamin ga na-adọgbu anụ dị ka anụ ọhịa wolf.+ N’ụtụtụ ka ọ ga-eri anụ o jidere, n’anyasị ka ọ ga-eke ihe ọ kwatara akwata.”+
18 Ihe si na ya pụta bụ na ka ndụ*+ ya pụwara (n’ihi na ọ nwụrụ),+ ọ gụrụ ya Ben-onaị; ma nna ya gụrụ ya Benjamin.+
14 Ka Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile mee ka nwoke ahụ nweere unu ọmịiko,+ ka o wee tọhapụrụ unu nwanne unu nke ọzọ nakwa Benjamin. Ma, ọ bụrụ na a ga-agbawa m aka ụmụ, mụ agbaranụ aka ụmụ!”+
27 “Benjamin ga na-adọgbu anụ dị ka anụ ọhịa wolf.+ N’ụtụtụ ka ọ ga-eri anụ o jidere, n’anyasị ka ọ ga-eke ihe ọ kwatara akwata.”+