Ọpụpụ 37:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee tinye okporo osisi ndị ahụ n’oghere ihe ahụ yiri mgbaaka ndị dị n’akụkụ Igbe ahụ, ka e jiri ha na-ebu Igbe ahụ.+ 1 Samuel 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ugbu a, burunụ ụgbọala ọhụrụ+ ma kwadebe ya, ya na nne ehi abụọ ndị na-enye ụmụ ara, nke na-anyatụbeghị yok ọ bụla,+ unu ga-ekegidekwa nne ehi ndị ahụ n’ụgbọala ahụ, unu ga-emekwa ka ụmụ ha laghachi ghara iso ha.
5 O wee tinye okporo osisi ndị ahụ n’oghere ihe ahụ yiri mgbaaka ndị dị n’akụkụ Igbe ahụ, ka e jiri ha na-ebu Igbe ahụ.+
7 Ugbu a, burunụ ụgbọala ọhụrụ+ ma kwadebe ya, ya na nne ehi abụọ ndị na-enye ụmụ ara, nke na-anyatụbeghị yok ọ bụla,+ unu ga-ekegidekwa nne ehi ndị ahụ n’ụgbọala ahụ, unu ga-emekwa ka ụmụ ha laghachi ghara iso ha.