1 Ndị Eze 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Zedekaya nwa Keneana wee bịaruo nso maa Mịkaya ụra,+ sị: “Olee nnọọ otú mmụọ Jehova si hapụ m gaa gwawa gị okwu?”+
24 Zedekaya nwa Keneana wee bịaruo nso maa Mịkaya ụra,+ sị: “Olee nnọọ otú mmụọ Jehova si hapụ m gaa gwawa gị okwu?”+