2 Ihe E Mere 6:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ọ bụrụ na ụnwụ+ adaa n’ala a, ọ bụrụ na e nwee ọrịa na-efe efe,+ ọ bụrụ na ihe ọkụkụ akpọnwụọ,+ e nweekwa ịma ebu,+ igurube+ na ọchịcha;+ ọ bụrụ na ndị iro+ ha anọchibido ha n’ọnụ ụzọ ámá+ nke ala ha—ụdị ihe otiti ọ bụla, ụdị ọrịa ọ bụla+—
28 “Ọ bụrụ na ụnwụ+ adaa n’ala a, ọ bụrụ na e nwee ọrịa na-efe efe,+ ọ bụrụ na ihe ọkụkụ akpọnwụọ,+ e nweekwa ịma ebu,+ igurube+ na ọchịcha;+ ọ bụrụ na ndị iro+ ha anọchibido ha n’ọnụ ụzọ ámá+ nke ala ha—ụdị ihe otiti ọ bụla, ụdị ọrịa ọ bụla+—