Diuterọnọmi 28:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Ị ga-ewere mkpụrụ dị ukwuu gaa ubi, ma ihe ị ga-eweta ga-adị obere,+ n’ihi na igurube ga-erichapụ ya.+ Joel 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Igurube eriwo ihe egú rifọrọ;+ igurube na-arị arị, bụ́ ndị na-enweghị nku, eriwokwa ihe igurube rifọrọ; ọchịcha eriwokwa ihe igurube na-arị arị, bụ́ ndị na-enweghị nku, rifọrọ.+ Joel 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-etikwa unu aka n’obi maka afọ ndị ahụ igurube, bụ́ igurube na-arị arị, ndị na-enweghị nku, nakwa ọchịcha na egú ripịara ihe, bụ́ ụsụụ ndị agha m dị ike, ndị m zitere n’etiti unu.+
38 “Ị ga-ewere mkpụrụ dị ukwuu gaa ubi, ma ihe ị ga-eweta ga-adị obere,+ n’ihi na igurube ga-erichapụ ya.+
4 Igurube eriwo ihe egú rifọrọ;+ igurube na-arị arị, bụ́ ndị na-enweghị nku, eriwokwa ihe igurube rifọrọ; ọchịcha eriwokwa ihe igurube na-arị arị, bụ́ ndị na-enweghị nku, rifọrọ.+
25 M ga-etikwa unu aka n’obi maka afọ ndị ahụ igurube, bụ́ igurube na-arị arị, ndị na-enweghị nku, nakwa ọchịcha na egú ripịara ihe, bụ́ ụsụụ ndị agha m dị ike, ndị m zitere n’etiti unu.+