25 M ga-emekwa ka mma agha nke na-abọ ọbọ+ maka ọgbụgba ndụ+ m bịakwasị unu; unu ga-agbakọta n’obodo unu dị iche iche, m ga-eme ka ọrịa na-efe efe bịa n’etiti unu,+ a ga-enyefekwa unu n’aka ndị iro.+
2 O wee ruo n’afọ nke ise nke ọchịchị Eze Rehoboam+ na Shaịshak+ eze Ijipt busoro Jeruselem agha, (n’ihi na ha mesoro Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi,)+
32Mgbe Hezekaya mesịrị ihe ndị a, meekwa omume ikwesị ntụkwasị obi a,+ Senakerib+ eze Asiria+ bịara wakpo Juda, maakwa ụlọikwuu iji buso obodo ndị e wusiri ike agha,+ o bukwa n’obi ime ka ha bụrụ nke ya site n’imeri ha.