1 Ndị Eze 11:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Sọlọmọn wee malite ịchọ igbu Jeroboam.+ Ya mere, Jeroboam biliri wee gbaga+ n’Ijipt gbakwuru Shaịshak+ eze Ijipt, ọ nọkwa n’Ijipt ruo mgbe Sọlọmọn nwụrụ. 1 Ndị Eze 14:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee ruo n’ihe dị ka afọ nke ise nke ọchịchị Eze Rehoboam na Shaịshak+ eze Ijipt busoro Jeruselem agha.
40 Sọlọmọn wee malite ịchọ igbu Jeroboam.+ Ya mere, Jeroboam biliri wee gbaga+ n’Ijipt gbakwuru Shaịshak+ eze Ijipt, ọ nọkwa n’Ijipt ruo mgbe Sọlọmọn nwụrụ.
25 O wee ruo n’ihe dị ka afọ nke ise nke ọchịchị Eze Rehoboam na Shaịshak+ eze Ijipt busoro Jeruselem agha.