1 Ndị Eze 14:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee ruo n’ihe dị ka afọ nke ise nke ọchịchị Eze Rehoboam na Shaịshak+ eze Ijipt busoro Jeruselem agha. 2 Ihe E Mere 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo n’afọ nke ise nke ọchịchị Eze Rehoboam+ na Shaịshak+ eze Ijipt busoro Jeruselem agha, (n’ihi na ha mesoro Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi,)+
25 O wee ruo n’ihe dị ka afọ nke ise nke ọchịchị Eze Rehoboam na Shaịshak+ eze Ijipt busoro Jeruselem agha.
2 O wee ruo n’afọ nke ise nke ọchịchị Eze Rehoboam+ na Shaịshak+ eze Ijipt busoro Jeruselem agha, (n’ihi na ha mesoro Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi,)+