Ndị Ikpe 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee nyefee ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe,+ ha wee na-akwakọrọ ihe ha; o wee were ha resị ndị iro ha gbara ha gburugburu,+ ha enweghịkwa ike iguzo n’ihu ndị iro ha.+ 2 Ihe E Mere 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ọ bụrụ na unu atụgharịa+ wee ghara idebe ụkpụrụ m+ na iwu m+ ndị m nyere unu, unu ewee gaa fee chi ọzọ dị iche iche+ ma kpọọrọ ha isiala,+
14 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee nyefee ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe,+ ha wee na-akwakọrọ ihe ha; o wee were ha resị ndị iro ha gbara ha gburugburu,+ ha enweghịkwa ike iguzo n’ihu ndị iro ha.+
19 Ma ọ bụrụ na unu atụgharịa+ wee ghara idebe ụkpụrụ m+ na iwu m+ ndị m nyere unu, unu ewee gaa fee chi ọzọ dị iche iche+ ma kpọọrọ ha isiala,+