1 Ndị Eze 11:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Sọlọmọn wee malite ịchọ igbu Jeroboam.+ Ya mere, Jeroboam biliri wee gbaga+ n’Ijipt gbakwuru Shaịshak+ eze Ijipt, ọ nọkwa n’Ijipt ruo mgbe Sọlọmọn nwụrụ. 2 Ihe E Mere 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo n’afọ nke ise nke ọchịchị Eze Rehoboam+ na Shaịshak+ eze Ijipt busoro Jeruselem agha, (n’ihi na ha mesoro Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi,)+
40 Sọlọmọn wee malite ịchọ igbu Jeroboam.+ Ya mere, Jeroboam biliri wee gbaga+ n’Ijipt gbakwuru Shaịshak+ eze Ijipt, ọ nọkwa n’Ijipt ruo mgbe Sọlọmọn nwụrụ.
2 O wee ruo n’afọ nke ise nke ọchịchị Eze Rehoboam+ na Shaịshak+ eze Ijipt busoro Jeruselem agha, (n’ihi na ha mesoro Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi,)+