2 Ndị Eze 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehoram wee sị: “Kwadebe ụgbọ ịnyịnya m!”+ E wee kwadebe ụgbọ ịnyịnya agha ya, Jehoram eze Izrel na Ehazaya+ eze Juda wee pụwa, onye nke ọ bụla nọ n’ụgbọ ịnyịnya agha ya. Ka ha nọ na-aga izute Jihu, ha hụrụ ya n’ibé ala Nebọt+ onye Jezril.
21 Jehoram wee sị: “Kwadebe ụgbọ ịnyịnya m!”+ E wee kwadebe ụgbọ ịnyịnya agha ya, Jehoram eze Izrel na Ehazaya+ eze Juda wee pụwa, onye nke ọ bụla nọ n’ụgbọ ịnyịnya agha ya. Ka ha nọ na-aga izute Jihu, ha hụrụ ya n’ibé ala Nebọt+ onye Jezril.