15 O wee ruo na ngwa ngwa Jezibel nụrụ na e jiriwo nkume tụgbuo Nebọt, Jezibel gwara Ehab ozugbo ahụ, sị: “Bilie, weghara ubi vaịn Nebọt onye Jezril,+ bụ́ nke ọ jụrụ iresị gị eresị; n’ihi na Nebọt adịkwaghị ndụ, kama ọ nwụwo.”
19 Gwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ì gbuwo ọchụ,+ wegharakwa?”’+ Gwakwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “N’ebe ahụ+ nkịta rachara ọbara Nebọt ka nkịta ga-aracha ọbara gị, ọbụna nke gị.”’”+