1 Ndị Eze 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-etekwa Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ mmanụ ịbụ eze Izrel; ị ga-etekwa Ịlaịsha+ nwa Shefat bụ́ onye si Ebel-mehola+ mmanụ ịbụ onye amụma nke ga-anọchi gị.+ 2 Ndị Eze 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye nche wee gaa n’ihu ịkọ, sị: “Ọ garuru ebe ha nọ, ma ọ lọghachibeghị; otú o si agba ịnyịnya dị ka otú Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ si agba, n’ihi na ọ na-agba ịnyịnya ara ara.”+
16 Ị ga-etekwa Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ mmanụ ịbụ eze Izrel; ị ga-etekwa Ịlaịsha+ nwa Shefat bụ́ onye si Ebel-mehola+ mmanụ ịbụ onye amụma nke ga-anọchi gị.+
20 Onye nche wee gaa n’ihu ịkọ, sị: “Ọ garuru ebe ha nọ, ma ọ lọghachibeghị; otú o si agba ịnyịnya dị ka otú Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ si agba, n’ihi na ọ na-agba ịnyịnya ara ara.”+