2 Ndị Eze 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee bilie bata n’ime ụlọ; o wee wụsa mmanụ ahụ n’isi ya, sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Ana m ete gị mmanụ ịbụ eze+ ndị Jehova,+ ya bụ, Izrel.
6 O wee bilie bata n’ime ụlọ; o wee wụsa mmanụ ahụ n’isi ya, sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Ana m ete gị mmanụ ịbụ eze+ ndị Jehova,+ ya bụ, Izrel.