2 Ndị Eze 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ozugbo ahụ, ọ sịrị: “Jidenụ ha ná ndụ!”+ Ha wee jide ha ná ndụ, gbuo ha n’olulu mmiri nke dị n’ụlọ a na-edebe atụrụ, ya bụ, ndị ikom iri anọ na abụọ, o kweghị ka otu onye n’ime ha fọdụ.+
14 Ozugbo ahụ, ọ sịrị: “Jidenụ ha ná ndụ!”+ Ha wee jide ha ná ndụ, gbuo ha n’olulu mmiri nke dị n’ụlọ a na-edebe atụrụ, ya bụ, ndị ikom iri anọ na abụọ, o kweghị ka otu onye n’ime ha fọdụ.+