2 Ihe E Mere 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo na ozugbo Jihu malitere imezu ihe e kpere n’ikpe megide ụlọ Ehab,+ ọ hụrụ ndị bụ́ ndị isi na Juda na ụmụ ụmụnne Ehazaya,+ bụ́ ndị na-ejere Ehazaya ozi, wee gbuo ha.+
8 O wee ruo na ozugbo Jihu malitere imezu ihe e kpere n’ikpe megide ụlọ Ehab,+ ọ hụrụ ndị bụ́ ndị isi na Juda na ụmụ ụmụnne Ehazaya,+ bụ́ ndị na-ejere Ehazaya ozi, wee gbuo ha.+