1 Ihe E Mere 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Devid wee kee ha n’ìgwè n’ìgwè+ kenye ụmụ Livaị,+ bụ́ Geshọn, Kohat na Meraraị. 1 Ihe E Mere 23:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 nakwa maka iguzo+ kwa ụtụtụ+ ikele+ Jehova na ito ya+ nakwa ime otú ahụ ná mgbede;