Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 8:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 O kekwara ndị nchụàjà n’ìgwè n’ìgwè+ wee nye ha ọrụ dị ka ụkpụrụ Devid nna ya+ tụrụ si dị, nyekwa ndị Livaị+ ọrụ, ka ha na-enye otuto+ ma na-eje ozi+ n’ihu ndị nchụàjà dị ka a na-eme kwa ụbọchị,+ o kekwara ndị nche ọnụ ụzọ ámá n’ìgwè n’ìgwè maka ịnọ n’ọnụ ụzọ ámá dị iche iche,+ n’ihi na nke ahụ bụ ihe Devid onye nke ezi Chineke nyere n’iwu.

  • 2 Ihe E Mere 31:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Hezekaya wee kee ndị nchụàjà n’ìgwè n’ìgwè,+ keekwa ndị Livaị+ n’ìgwè n’ìgwè, ìgwè nke ọ bụla dị ka ọrụ ọ na-arụrụ ndị nchụàjà+ si dị nakwa dị ka ọrụ ọ na-arụrụ ndị Livaị+ n’ihe metụtara àjà nsure ọkụ+ na àjà udo+ si dị, ka ha wee na-eje ozi,+ na-enyekwa ekele+ na otuto+ n’ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’ụlọ nsọ Jehova.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya