1 Ihe E Mere 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee bubata igbe ezi Chineke+ ma dọba ya n’ime ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya;+ ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo n’ihu ezi Chineke.+ 1 Ihe E Mere 21:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Devid wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà nsure ọkụ na àjà udo. O wee kpọkuo Jehova,+ bụ́ onye zara ya site n’ọkụ+ nke si n’eluigwe daa n’elu ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ahụ.
16 Ha wee bubata igbe ezi Chineke+ ma dọba ya n’ime ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya;+ ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo n’ihu ezi Chineke.+
26 Devid wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà nsure ọkụ na àjà udo. O wee kpọkuo Jehova,+ bụ́ onye zara ya site n’ọkụ+ nke si n’eluigwe daa n’elu ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ahụ.