1 Ihe E Mere 23:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ Amram bụ Erọn+ na Mozis.+ Ma e doro Erọn iche+ ka o wee na-edo Ebe Kasị Nsọ nsọ,+ ya na ụmụ ya ndị ikom, ruo mgbe a na-akaghị aka, isure ihe nsure+ ọkụ n’ihu Jehova, ijere ya ozi+ na iji aha ya na-agọzi+ ndị mmadụ ruo mgbe a na-akaghị aka. 1 Ihe E Mere 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ime ìgwè ndị a bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ ámá, ndị isi ọrụ ha nwere ọrụ dị nnọọ ka ụmụnne ha nwere,+ ya bụ, ije ozi n’ụlọ Jehova. 2 Ihe E Mere 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma anyị onwe anyị, ọ bụ Jehova bụ Chineke anyị,+ anyị ahapụghị ya; ndị nchụàjà, bụ́ ụmụ Erọn, na-ejere Jehova ozi, ndị Livaị na-arụkwa ọrụ ha.+
13 Ụmụ Amram bụ Erọn+ na Mozis.+ Ma e doro Erọn iche+ ka o wee na-edo Ebe Kasị Nsọ nsọ,+ ya na ụmụ ya ndị ikom, ruo mgbe a na-akaghị aka, isure ihe nsure+ ọkụ n’ihu Jehova, ijere ya ozi+ na iji aha ya na-agọzi+ ndị mmadụ ruo mgbe a na-akaghị aka.
12 N’ime ìgwè ndị a bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ ámá, ndị isi ọrụ ha nwere ọrụ dị nnọọ ka ụmụnne ha nwere,+ ya bụ, ije ozi n’ụlọ Jehova.
10 Ma anyị onwe anyị, ọ bụ Jehova bụ Chineke anyị,+ anyị ahapụghị ya; ndị nchụàjà, bụ́ ụmụ Erọn, na-ejere Jehova ozi, ndị Livaị na-arụkwa ọrụ ha.+