Ndị Hibru 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ma ọ bụ naanị nnukwu onye nchụàjà na-abanye n’ime nkebi nke abụọ ahụ otu ugboro n’afọ,+ ọ naghị abanye ebe ahụ n’ejighị ọbara,+ bụ́ nke ọ na-eji achụ àjà maka onwe ya+ nakwa maka mmehie ndị Izrel mere n’amaghị ama.+
7 ma ọ bụ naanị nnukwu onye nchụàjà na-abanye n’ime nkebi nke abụọ ahụ otu ugboro n’afọ,+ ọ naghị abanye ebe ahụ n’ejighị ọbara,+ bụ́ nke ọ na-eji achụ àjà maka onwe ya+ nakwa maka mmehie ndị Izrel mere n’amaghị ama.+