Levitikọs 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Gwa Erọn nwanne gị nwoke na ọ bụghị mgbe niile ka ọ ga na-abata n’ebe nsọ,+ n’ime ákwà mgbochi ahụ,+ n’ihu ihe mkpuchi e ji kpuchie Igbe ahụ, ka ọ ghara ịnwụ;+ n’ihi na m ga na-apụta n’ígwé ojii+ n’elu ihe mkpuchi ahụ.+ Ndị Hibru 9:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụghịkwa ka o wee na-achụ onwe ya n’àjà mgbe mgbe, dị nnọọ ka nnukwu onye nchụàjà na-eji ọbara na-abụghị nke ya abanye n’ebe nsọ+ kwa afọ.+
2 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Gwa Erọn nwanne gị nwoke na ọ bụghị mgbe niile ka ọ ga na-abata n’ebe nsọ,+ n’ime ákwà mgbochi ahụ,+ n’ihu ihe mkpuchi e ji kpuchie Igbe ahụ, ka ọ ghara ịnwụ;+ n’ihi na m ga na-apụta n’ígwé ojii+ n’elu ihe mkpuchi ahụ.+
25 Ọ bụghịkwa ka o wee na-achụ onwe ya n’àjà mgbe mgbe, dị nnọọ ka nnukwu onye nchụàjà na-eji ọbara na-abụghị nke ya abanye n’ebe nsọ+ kwa afọ.+