Ndị Hibru 9:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ bụghị ka ọ na-achụ onwe ya n’àjà ugboro ugboro otú nnukwu onye nchụàjà si eji ọbara na-abụghị nke ya abanye n’ebe nsọ kwa afọ.+
25 Ọ bụghị ka ọ na-achụ onwe ya n’àjà ugboro ugboro otú nnukwu onye nchụàjà si eji ọbara na-abụghị nke ya abanye n’ebe nsọ kwa afọ.+