Levitikọs 16:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova gwara Mosis, sị: “Gwa Erọn nwanne gị nwoke na ọ bụghị mgbe ọ bụla ka ọ ga na-abata n’ebe nsọ,+ n’ime ebe ahụ e gechiri ákwà mgbochi,+ n’ihu okwuchi Igbe ahụ, ka ọ ghara ịnwụ,+ n’ihi na m ga na-apụta n’ígwé ojii+ n’elu okwuchi+ Igbe ahụ. Levitikọs 16:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ihe a ga-abụrụ unu iwu na-adịgide adịgide,+ ka e wee na-ekpuchiri ndị Izrel mmehie ha niile otu ugboro n’afọ.”+ O* mere nnọọ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.
2 Jehova gwara Mosis, sị: “Gwa Erọn nwanne gị nwoke na ọ bụghị mgbe ọ bụla ka ọ ga na-abata n’ebe nsọ,+ n’ime ebe ahụ e gechiri ákwà mgbochi,+ n’ihu okwuchi Igbe ahụ, ka ọ ghara ịnwụ,+ n’ihi na m ga na-apụta n’ígwé ojii+ n’elu okwuchi+ Igbe ahụ.
34 Ihe a ga-abụrụ unu iwu na-adịgide adịgide,+ ka e wee na-ekpuchiri ndị Izrel mmehie ha niile otu ugboro n’afọ.”+ O* mere nnọọ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.