Ndị Hibru 9:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụghịkwa ka o wee na-achụ onwe ya n’àjà mgbe mgbe, dị nnọọ ka nnukwu onye nchụàjà na-eji ọbara na-abụghị nke ya abanye n’ebe nsọ+ kwa afọ.+
25 Ọ bụghịkwa ka o wee na-achụ onwe ya n’àjà mgbe mgbe, dị nnọọ ka nnukwu onye nchụàjà na-eji ọbara na-abụghị nke ya abanye n’ebe nsọ+ kwa afọ.+