1 Ihe E Mere 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 tinyere puku mmadụ anọ ndị ga-abụ ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ na puku mmadụ anọ ndị na-eji ngwá egwú enye Jehova otuto,+ bụ́ ngwá egwú+ Devid kwuru banyere ha, sị, “Emere m ha maka iji ha na-enye otuto.” Abụ Ọma 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-akọsara ụmụnna m+ aha gị;+M ga-anọ n’ime ọgbakọ too gị.+
5 tinyere puku mmadụ anọ ndị ga-abụ ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ na puku mmadụ anọ ndị na-eji ngwá egwú enye Jehova otuto,+ bụ́ ngwá egwú+ Devid kwuru banyere ha, sị, “Emere m ha maka iji ha na-enye otuto.”