2 Ndị Eze 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo na ozugbo ha hụrụ na ego dị ukwuu dị n’igbe ahụ, odeakwụkwọ+ eze na nnukwu onye nchụàjà na-abịa, ha na-ekekọta ego a hụrụ n’ụlọ Jehova ma gụọ ya.+
10 O wee ruo na ozugbo ha hụrụ na ego dị ukwuu dị n’igbe ahụ, odeakwụkwọ+ eze na nnukwu onye nchụàjà na-abịa, ha na-ekekọta ego a hụrụ n’ụlọ Jehova ma gụọ ya.+