2 Samuel 20:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Shiva+ bụkwa odeakwụkwọ,+ Zedọk+ na Abayata+ abụrụkwa ndị nchụàjà. 2 Ndị Eze 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha wee malite ịkpọ eze, ma Elayakim+ nwa Hilkaya, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ eze, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, pụkwuuru ha.
18 Ha wee malite ịkpọ eze, ma Elayakim+ nwa Hilkaya, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ eze, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, pụkwuuru ha.