2 Ihe E Mere 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee kpọpụta nwa eze+ ma kpuwe ya okpueze,+ dokwasịkwa Ihe Àmà+ ahụ n’isi ya wee mee ya eze. Jehoyada na ụmụ ya wee tee ya mmanụ+ wee sị: “Eze, ị ga-adị ndụ!”+
11 Ha wee kpọpụta nwa eze+ ma kpuwe ya okpueze,+ dokwasịkwa Ihe Àmà+ ahụ n’isi ya wee mee ya eze. Jehoyada na ụmụ ya wee tee ya mmanụ+ wee sị: “Eze, ị ga-adị ndụ!”+