Ọpụpụ 32:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mozis wee hụ na ndị Izrel ekweghị nchịkwa, n’ihi na Erọn hapụrụ ha ka ha ghara ikwe nchịkwa+ ka ha wee bụrụ ihe ihere n’etiti ndị na-emegide ha.+
25 Mozis wee hụ na ndị Izrel ekweghị nchịkwa, n’ihi na Erọn hapụrụ ha ka ha ghara ikwe nchịkwa+ ka ha wee bụrụ ihe ihere n’etiti ndị na-emegide ha.+