2 Ihe E Mere 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na Jehova wedara Juda n’ala+ n’ihi Ehaz eze Izrel, n’ihi na ọ hapụrụ ndị mmadụ ka ha na-eme otú masịrị ha na Juda.+ O mesoro nnọọ Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi.
19 N’ihi na Jehova wedara Juda n’ala+ n’ihi Ehaz eze Izrel, n’ihi na ọ hapụrụ ndị mmadụ ka ha na-eme otú masịrị ha na Juda.+ O mesoro nnọọ Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi.