Levitikọs 26:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Ọ bụrụ na unu egeghị m ntị n’agbanyeghị ihe ndị a, m ga-apịa unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+ Diuterọnọmi 28:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Onye mbịarambịa nke nọ n’etiti unu ga na-agbago elu elu karịa gị, ma gị onwe gị ga na-agbada ala ala.+ 1 Samuel 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+ Job 40:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lee onye ọ bụla nke dị mpako, wetuo ya ala,+Zọdakwa ndị ajọ omume kpọmkwem n’ebe ha nọ.
18 “‘Ọ bụrụ na unu egeghị m ntị n’agbanyeghị ihe ndị a, m ga-apịa unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+
43 Onye mbịarambịa nke nọ n’etiti unu ga na-agbago elu elu karịa gị, ma gị onwe gị ga na-agbada ala ala.+
7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+