-
Ọpụpụ 30:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 Erọn ga na-esure ya ọkụ mgbe ọ na-amụnye oriọna ndị ahụ ọkụ ná mgbede. Ọ bụ ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ nke a ga na-esure n’ọkụ mgbe niile n’ihu Jehova n’ọgbọ unu niile.
-
-
2 Ihe E Mere 13:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 Ha na-esurekwara Jehova àjà nsure ọkụ nakwa ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ kwa ụtụtụ na mgbede;+ achịcha ndị e doro n’usoro dịkwa n’elu tebụl e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ,+ e nwekwara ihe ndọba oriọna e ji ọlaedo rụọ+ na oriọna ha maka ịmụnye ọkụ kwa mgbede;+ n’ihi na anyị na-erubere Jehova bụ́ Chineke anyị isi,+ ma unu ahapụwo ya.+
-