2 Ihe E Mere 29:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee weso+ Juda na Jeruselem iwe. O wee mee ka ha ghọọ ihe na-akpata ịma jijiji,+ ihe ijuanya+ na ihe a na-afụrụ mkpọrọhịhị,+ dị nnọọ ka unu ji anya unu na-ahụ.
8 Jehova wee weso+ Juda na Jeruselem iwe. O wee mee ka ha ghọọ ihe na-akpata ịma jijiji,+ ihe ijuanya+ na ihe a na-afụrụ mkpọrọhịhị,+ dị nnọọ ka unu ji anya unu na-ahụ.