2 Ihe E Mere 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’abalị iri abụọ na atọ n’ọnwa nke asaa, ọ hapụrụ ndị ahụ, ha wee jiri obi ụtọ na ọṅụ+ laa n’ụlọ ha, n’ihi ịdị mma+ Jehova n’ebe Devid na Sọlọmọn nọ nakwa n’ebe Izrel bụ́ ndị ya nọ.+
10 N’abalị iri abụọ na atọ n’ọnwa nke asaa, ọ hapụrụ ndị ahụ, ha wee jiri obi ụtọ na ọṅụ+ laa n’ụlọ ha, n’ihi ịdị mma+ Jehova n’ebe Devid na Sọlọmọn nọ nakwa n’ebe Izrel bụ́ ndị ya nọ.+