1 Ihe E Mere 23:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 nakwa maka ịchụ àjà nsure ọkụ ọ bụla a na-achụ mgbe niile n’ihu Jehova, bụ́ ndị a na-achụrụ Jehova n’ụbọchị izu ike,+ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ+ nakwa n’oge ememme dị iche iche,+ n’ọnụ ọgụgụ ha dị ka ụkpụrụ na-achị ha si dị.
31 nakwa maka ịchụ àjà nsure ọkụ ọ bụla a na-achụ mgbe niile n’ihu Jehova, bụ́ ndị a na-achụrụ Jehova n’ụbọchị izu ike,+ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ+ nakwa n’oge ememme dị iche iche,+ n’ọnụ ọgụgụ ha dị ka ụkpụrụ na-achị ha si dị.