Levitikọs 27:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “‘Otu ụzọ n’ụzọ iri ọ bụla+ nke ihe ala mepụtara, bụ́ mkpụrụ nke ala na mkpụrụ osisi, bụ nke Jehova. Ọ bụ ihe dị nsọ nye Jehova. Diuterọnọmi 14:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Mgbe afọ atọ gwụchara, ị ga-ewepụta otu ụzọ n’ụzọ iri dum nke mkpụrụ gị n’afọ ahụ,+ ị ga-edebekwa ya n’ime obodo gị.
30 “‘Otu ụzọ n’ụzọ iri ọ bụla+ nke ihe ala mepụtara, bụ́ mkpụrụ nke ala na mkpụrụ osisi, bụ nke Jehova. Ọ bụ ihe dị nsọ nye Jehova.
28 “Mgbe afọ atọ gwụchara, ị ga-ewepụta otu ụzọ n’ụzọ iri dum nke mkpụrụ gị n’afọ ahụ,+ ị ga-edebekwa ya n’ime obodo gị.