2 Ihe E Mere 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọbụna ụmụ Izrel na ụmụ Juda ndị bi n’obodo ndị dị na Juda+ wetara otu ụzọ n’ụzọ iri nke ehi na atụrụ nakwa otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ndị dị nsọ,+ bụ́ ihe ndị e doro nsọ nye Jehova bụ́ Chineke ha. Ha wetara ha wee tụọ ha n’ikpo n’ikpo.
6 Ọbụna ụmụ Izrel na ụmụ Juda ndị bi n’obodo ndị dị na Juda+ wetara otu ụzọ n’ụzọ iri nke ehi na atụrụ nakwa otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ndị dị nsọ,+ bụ́ ihe ndị e doro nsọ nye Jehova bụ́ Chineke ha. Ha wetara ha wee tụọ ha n’ikpo n’ikpo.