22 Ndị niile a họọrọ ịbụ ndị nche ọnụ ụzọ dị iche iche dị narị mmadụ abụọ na iri na abụọ. Ha biri n’obodo nta ha dị iche iche+ dị ka usoro ọmụmụ ha+ e debara n’akwụkwọ si dị. Ndị a ka Devid+ na Samuel onye ọhụ ụzọ+ họpụtara ịrụ ọrụ ha nke ndị a pụrụ ịtụkwasị obi na-arụ.+