2 Ndị Eze 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Hezekaya na ike niile ọ kpara na otú o si rụọ ọdọ mmiri+ ma waa okpo mmiri+ wee mee ka mmiri bata n’obodo, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda? Aịzaya 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu ga-ahụkwa ebe ndị gbawara agbawa n’Obodo Devid, n’ihi na ha ga-adị ọtụtụ.+ Unu ga-emekwa ka mmiri nke si n’ọdọ mmiri ndịda na-asọba n’otu ebe.+
20 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Hezekaya na ike niile ọ kpara na otú o si rụọ ọdọ mmiri+ ma waa okpo mmiri+ wee mee ka mmiri bata n’obodo, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda?
9 Unu ga-ahụkwa ebe ndị gbawara agbawa n’Obodo Devid, n’ihi na ha ga-adị ọtụtụ.+ Unu ga-emekwa ka mmiri nke si n’ọdọ mmiri ndịda na-asọba n’otu ebe.+